You are here

Scheme of Work Igbo Language Jss1 3rd term

 

UTO ASUSU IGBO

USORO IHE OMUMU MAKA ASUSU NA OMENAALA IGBO

                                        AFO NKE MBU TAAM NKE ATO

Izuuka

ISI OKWU

    Mbu

  • Mkpoha uloakwukwo
  • Idobe ya ocha

   Abuo

  1. Udasusu: udaolu
  • Nkowa
  • Akara udaolu
  • Uru udaolu bara

 

  1. Agumagu: agumagu ugbua – Abu

 

ch  omenaala na ewumewu: oru ndi igbo na – aru n’oge mbu na oge ugbu a. (udi oru e jiri mara ha oge gboo no oge ugbu a

    Ato

  1. Utoasusu: odide onuogugu
  • Otu rue nari ise (1 – 500)

 

  1. Agumagu: agumagu akwukwo a hoputara

ch omenaala m ewumewu:

      Akaoru ndi     igbo

  • Uru aka oru bara

 

   Ano

  1. Utoasusu: Ekwumekwu – nziba ozi nke odinaala
  • Uru nzisa ozi nke odinaala bara
  1. Agumagu : igu akwukwo agummagu a hoputara

     Ise

  1. Utoasusu: ekwumekwu
  • Nzisa ozi ke ugbu a
  1. Agumagu: agumagu akwukwo ahoputara

ch  Omenaala na ewumewu: Oru naani nwanyi na aru

 

 

    Isii

  1. Utoasusu: nzisa  ozi
  2. Agumagu: agumagu akwukwo a hoputara 

 

 

ch   Omenaala na ewumewu:

     Nrukorita oru onu na uru obara

Asaa

Ulee    nta

Asato

  1. Utoasusu: odide

Onuogugu: onuogugu bido na nari abuo na otu rue nari ise

(201 – 500)

  1. Agumagu : agumagu akwukwo a hoputara

ch Omenaala na Ewumewu : Oru ndi igbo na-aru n’oge mbu na oge ugbu a (Udi oru e jiri mara ha oge gboo na oge ugbu a) 

 Itolu

Utoasusu: edemede nduzi Ezinaulo

  • Omenala na ewumewu: Oru nwoke na nwaanyi na-aru

  Iri

  1. Utoasusu: Ekwumekwu – njem ha gara
  2. Agumuagu: agumagu akwukwo a hoputara

Iri na otu

Mmughari ihe

Iri na abuo

Ule

Iri na ato

Mmechi

 

User login

CAPTCHA
This question is for testing whether or not you are a human visitor and to prevent automated spam submissions.
Image CAPTCHA
Enter the characters shown in the image.