You are here

Scheme of Work Igbo Language SS1 3rd term

 

                         SS1 IHE NDI ANYI GA- ELEBA ANYA NA TAAM NKE ATO  (SCHEME OF WORK FOR IGBO LANGUAGE)

                                                                  

WEEKS

CONTENTS

1.

Mmeghari ihe e lere n’ ule na taam gara aga. Idetu usoro ihe omumu maka taam nke ato, ulenta maka mmalite taam nke ato.   

2.

Utoasusu:- Olundi na Igbo Izube njirimara olundi na Igbo Izugbe B. Agumagu – igu akwukwo a hoputara. Ch. Omenala -   Oruaka – Nkowa ihe bu oruaka di icheiche e ji mana ndi Igbo.

3.

Utoasusu – Uru Igbo Izugbe na olundi bara ndiiche di n’ Igbo Izugbe na olundi B. Agumagu – igu akawuokwo a hoputara CH. Uru oruaka bara na ndu ndi Igbo.

4.

Utoasusu – Aghotaazaa – ogugu na aghotaazaa, Ahuike ndi ntorobia – oria mminwu, idobe onwe ocha, inu ogwu aghararghara: B. Agumagu – igu akwukwo ahoputara: CH. Omenala – mkpa o di ikwalite oruaka 0 ndi igbo.

5.

Utoasusu: Nsoroedide – Akaraedemede – kpom, rikom, akaraajuju, akarauhie  B. Atumatuokwu – Nkwa na udi ya di iche iche dika mburu, asinilu, egbeokwu, mmemmadu dgz. Agumagu – Igu akwukwo a hoputara.

6.

Utoasusu – Ekwumekwu – Nkowa banyere ezinaulo. Ezinaulo onwe – Aha nna, aha nne, aha umunne, aha obodo, oruaka nna na nne, oru diiri onye n’ ezinaulo nrubeere onye n’ ezinaulo. B. Agumagu – Igu akwukwo agumagu a hoputara CH. Omenala – Oru diiri nna n’ ezinaulo.

7.

Utoasusu – Edemede na udi ya di ichecihe Akamako, ekwumekwu nruritauka, nkowami mkparitauka, leta B. Agumagu – Igu akwukwo a’ hoputara CH. Omenala – oru diir nne n’ ezinaulo.

8.

Utoasusu – Usoro edemede nke obula na – agbaso – isiokwu, nkebi edemede, i. Okwu mmalite ii. Ahu edemede iii. Mmechi B. Agumagu – Igu akwukwo a hoputara CH. Omenal – Oru diiri umuaka n’ ezinaulo.

9.

Utoasusu – leta – udi leta e nwere, onkeonye, leta nwannunu, leta anaamachooru. Usoro edemede leta nke obula – Njirimara leta onkeonye, anamachooru B. Agumagu – Igu akwukwo ogugu a hopuara CH. Omenala.

`10.

Utoasusu – Ntughari: Nkowa ihe bu ntughari, usoro e si eme ntughari. i. Iji Igbo Izugbe ii. Igbakwasa ukwu n’ echiche karia na mkpuruokwu – Ilu, akpalaokwu. Dgz. B. Agumagu – Igu akwukwo ogugu a hoputara.

11.

Mmeghari ihe e mere n’ afo ule na mmechi.

12.

ULE

 

User login

CAPTCHA
This question is for testing whether or not you are a human visitor and to prevent automated spam submissions.
Image CAPTCHA
Enter the characters shown in the image.